Lirik Lagu Doings (feat. Phyno) Flavour

Download aplikasi lirik lagu terlengkap Disini (Android)
(Eehhh Nwanne If It′s A Hit, áká Anyị Dị à)
Sese, Bia Master Diwelu Une
(Mastaa)Iye Iye Iye Yelele, Otua
Iyo Koko, Onye Olima

Who No Know Go Know
Na Men Donye ịrụ N'iga ámá
Obodo E D′élu Jim-jim
Enwepute Cash Añaa Na-enu
Màkà Na ònye Na-ekwero Ga-ekwee
A Nwee Gwazie Gị Na ọ Na-eme
Nwanne Ife Na-ebe Ka Na-ebee
Ị Fugo Na Doings Get Levels

Ndi Agaba (lee Lee - Abaa)
Mehn I Makwa Emee (abaa)
A Babe I Makwa Eme (abaa)
Guy Ijeko Oleee (abaa)
I Ma N'ife Edele-ede (abaa)
Na ọbụ Ife Enyele-enye O (abaa)
Na Street Omele Eme (abaa)
I Fugo Na Doings Get Level

Ebube Agụ Na-eche Nu Agu Eeee
Okilikili Ka Agba Ukwu Ose
Enyi, I Ga Alaiki Anyi Ooo (chai, I Ga Alaiki Anyi Ooo)
Nwanne I Makwa Ka Anyi Si Kwadoo
You Cannot Stop A Movin' Train Oo
M Bunye Gi Ya I Ga Alaiki Anyi Ooo (I Ga Alaiki Anyi Ooo)

The Girl Si Na Ma Ada Anyu-anyu
Mana ọ Bụ Maka N′ọda Agba Mmili
Ilie My Money Ebele Adilia
Ana M Anụ Ifeee
I Mana Ifu Doings I Ga-agbakaa
K′ida Afụ ụzọ I Nara Anụ Ifee
Iyokoo Doings Get Levels Ooo (I Fugo Na Doings Get Level)

Ndi Agaba (lee-lee, Abaaa)
Mehn I Makwa Emee (abaa)
A Babe I Makwa Emee (abaa)
Guy Ijeko Oleee (abaa)
I Ma N'ife Edele-edee (abaa)
No Be Ife Enyele-enye Oo (abaa)
Na Street ọ Mele-eme (abaa)
I Fugo Na Doings Get Level

Boys A Na-ama Aka
Open Up Gosi Ya Your Babe, Si Ya Som Na Awa-awa
Mu Na Gi Ada Agba Mgba
Nwa Ọ Bialu Ije Ya Ana-ana
Edoko Buleebu Na Toscana Na Akuzi Ka Carpenter
Afụ Dimkpa Afu Ogologo Iru Ya
Na Nwoke Bute Ike, Na Umu Nwa Ga Afunata Isi A

The Boys Libe Ife Na Ndi Egwu Ga Akpọnata ụbọ
Emesia Akpọluo ụnọ, Na Ofe M Nwa Ga Atọnata ụtọ
Asi M Na ọ Ya Atọnata ụtọ (ibeee)
Jugodi Akuku Ite, Na E Nwekwaa Levels To This
Ekenee Kenee Chukwu Na Hustle E Mechaa Pụta Ife
E Nwee Ife Di Iche From égbé Na égbè
Na Onye Ji Egbe Na-agba égbé
And Onye Ji Ego Febe-ego, Onye Ji Egbe Agbawa Egbe

Guy Kilibe Doings (eeee)
Just Negodu Doings (eeeee)
Udi Ife A Na-eme Na Movies (eeee)
Fa Ncha Socha Na Doings (eeee)
Asa I Na Anwulu Na Doings (eeee)
Okwa Ntụọ ọkpọnwa M Zubis (eeee)
The Convoy That We Move In (eeee)
Fa Ncha Socha Na Doings (eeee)

The Girl Sị Ná Mụ Adi Anyụ-anyụ
Maná ọ Bụ Màkà N′ọda Agba Mmili
Ilie My Money Ebele Adilia
Ana M Anụ Ifeee
I Mana Ifu Doings I Ga-agbakaa
K'ida Afụ ụzọ I Nara Anụ Ifee
Iyokoo Doings Get Levels Ooo (I Fugo Na Doings Get Levels)

Kedụ Ife I Na Ata Jiri Anyi Okwu-?(I Fugo Na Doings Get Levels)
Kedu Ife I Na Ata Jiri Anyị Anyaa? (I Fugo Na Doings Get Levels)
Nwanne I Ga Emenwu Ife Anyi Na-emee? (I Fugo Na Doings Get Levels)
I Mazikwa Na-ekelu ọlụ Ekee? (I Fugo Na Doings Get Levels)
Yahaaa

Who No Know Go Know
Na Men Donye Itu N′iga Ama (hits Monsta)
Obodo Edelu Jim-jim
Enwepute Cash Añaa Na-enu
Maka Na Onye Na-ekwero Ga-ekwee
A Nwee Gwazie Gị Na ọ Na-eme
Nwanne Ife Na-ebe Ka Na-ebee (I Fu Go Na Doings Get Levels))
Ndi Agaba
Download aplikasi lirik lagu terlengkap Disini (Android)
 

 
  Flavour   Writed by Admin  83x     2024-02-12 11:35:54

post a comment